Matthew 10:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Onye ọ bụla nabatara m nꞌihu mmadụ nile dị ka enyi ya, ka mụ onwe m ga-anabatakwa dị ka enyi m nꞌihu Nna m bi nꞌeluigwe.
Igbo 2006
Ya mere, onye ọ bula nke gēkwuputam n'iru madu, ya ka Mu onwem gēkwuputa kwa n'iru Nnam Nke bi n'elu-igwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ya mere, onye ọbụla kwupụtara m nʼihu ụmụ mmadụ, ka mụ onwe m ga-ekwupụta nʼihu Nna m bi nʼeluigwe.