Matthew 10:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Unu echekwala na m bịara iweta udo nꞌụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha.
Igbo 2006
Unu echèla na abiaram itubà udó n'elu uwa: abiaghm itubà udó, kama ọ bu mma-agha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Unu echekwala na m bịara iweta udo nʼụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha.