Matthew 10:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Abịara m ime ka nwanta nwoke megide nna ya, ka nwanta nwanyị megide nne ya, ka nwụnye nwa megide nne di ya.
Igbo 2006
N'ihi na abiaram ikewa nwoke megide nna-ya, na nwa-nwanyi megide nne-ya, na nwunye nwa megide nne di-ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Abịara m ime, “ ‘Ka nwoke megide nna ya, ka nwa nwanyị megide nne ya, ka nwunye nwa megide nne di ya,