Matthew 10:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ị hụrụ nna gị na nne gị nꞌanya karịa m, ị kwesịghị ịbụ onye nke m. Ọ bụrụ na ị hụrụ nwa gị nwoke, ma ọ bụ nwa gị nwanyị nꞌanya karịa m, ị kwesịghị ịbụ onye nke m.
Igbo 2006
Onye nāhu nna-ya ma-ọbu nne-ya n'anya kari Mu adighi-ekwesim; onye nāhu kwa nwa-ya nwoke ma-ọbu nwa-ya nwanyi n'anya kari Mu adighi-ekwesim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ bụrụ na ị hụrụ nne gị maọbụ nna gị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m. Ọ bụrụ na ị hụrụ nwa gị nwoke, maọbụ nwa gị nwanyị nʼanya karịa m, i kwesighị ịbụ onye nke m.