Matthew 10:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ị jụ iburu obe gị soro m, ị bụghị onye nke m.
Igbo 2006
Onye nānaraghi kwa obe-ya sokwam n'azu, adighi-ekwesim.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-eburughị obe ya soro m, ekwesighị ị bụ onye nke m.