Matthew 10:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ndụ gị ga-efunarị gị ma ọ bụrụ na ị hụ ya nꞌanya karịa m. Kama ọ bụrụ na ị tufuo ya nꞌihi m, ị ga-achọta ya.
Igbo 2006
Onye chọtara ndu-ya gētufu ya; onye tufu-kwa-ra ndu-ya n'ihim gāchọta ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla chọtara ndụ ya ga-etufu ya, ma onye ọbụla tufuru ndụ ya maka m, ga-achọtakwa ya.