Matthew 10:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nile nabatara unu na-anabata m. Mgbe ha nabatara m, ọ bụkwa Chineke onye zitere m ka ha na-anabata.
Igbo 2006
Onye nānara unu nke-ọma, ọ bu Mu ka ọ nānara nke-ọma, onye nānara kwa Mu onwem nke-ọma nānara Onye ziterem nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị niile nabatara unu na-anabata m. Mgbe ha nabatara m, ọ bụkwa Onye ahụ zitere m ka ha na-anabata.