Matthew 10:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zipụrụ ha, maara ha ọkwa sị ha, “Unu agala nꞌebe ndị mba ọzọ, ma ọ bụ nꞌebe ndị Sameria nọ.
Igbo 2006
Ndikom iri na abua ahu ka Jisus zipuru, O we nye ha iwu, si, Unu ejela n'uzọ ndi mba ọzọ, unu abà-kwa-la n'obodo ndi Sameria:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ikom iri na abụọ ndị a ka Jisọs nyere ikike zipụ. Maara ha ọkwa sị ha: “Unu agala nʼebe ndị mba ọzọ, maọbụ nʼebe ndị Sameria nọ.