Matthew 10:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama jekwurunụ ụmụ Izirel, ndị bụ atụrụ furu efu nke Chineke.
Igbo 2006
kama jekurunu aturu furu efu nke ulo Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama jekwurunụ ụmụ Izrel, ndị bụ atụrụ furu efu.