Matthew 10:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe unu na-aga, unu etinyela ego ọ bụla nꞌakpa unu, ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo. Ma ọ bụkwa ụdị ego ọzọ dị iche.
Igbo 2006
Unu anatala ọla-edo, ma-ọbu ọla-ọcha, ma-ọbu ọla itiye n'ihe-ọkiké-unu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe unu na-aga, unu anatala ọlaọcha maọbụ ọlaedo, maọbụ ọla ọbụla tinye nʼime belịt unu.