Matthew 11:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Jọn bụ onye ahụ e kwuru ihe banyere ya nꞌakwụkwọ nsọ sị, ‘Lee ana m ezite onyeozi m nꞌihu gị onye ga-edoziri gị ụzọ.’
Igbo 2006
Nwoke a bu onye edeworo ihe n'akwukwọ nsọ bayere ya, si, Le, Mu onwem nēziga onye-ozim n'iru Gi, Onye gēmezi uzọ-Gi n'iru Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye bụ onye ahụ e dere ihe banyere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, “ ‘Lee, aga m ezipu onyeozi m nʼihu gị, onye ga-edozi ụzọ gị nʼihu gị.’