Matthew 11:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
‘Anyị na-afụrụ unu opi, ma unu ekweghị ite egwu. Anyị na-abụrụ unu abụ ili ozu, ma unu akwaghị akwa.’
Igbo 2006
si, Ayi b͕uru unu ọ̀jà, ma unu eteghi egwú; ayi kwara ákwá, ma unu etighi aka n'obi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Anyị gburu unu ọja, ma unu ekweghị ete egwu. Anyị bụụrụ unu abụ ịkwa ozu, ma unu akwaghị akwa.’