Matthew 11:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jọn omee baptizim nọ nꞌụlọ mkpọrọ nꞌoge ahụ. Mgbe ọ nụrụ akụkọ ọrụ ebube nile Jisọs na-arụ, o ziri ndị na-eso ụzọ ya ozi ka ha gaa jụọ Jisọs ajụjụ sị,
Igbo 2006
Ma mb͕e Jọn nuru n'ulo-nkpọrọ ọlu nile nke Kraist ahu, o ziga ozi site n'aka ndi nēso uzọ-ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jọn omee baptizim nọkwa nʼụlọ mkpọrọ nʼoge ahụ. Mgbe ọ nụrụ akụkọ ọrụ ebube niile nke Kraịst na-arụ, o zipụrụ ndị na-eso ụzọ ya.