Matthew 11:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ọ̀ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ya, ka ọ dị onye ọzọ anyị kwesịrị ile anya ọbịbịa ya?”
Igbo 2006
si Ya, Gì onwe-gi bu Onye nābia, ma-ọbu na ayi nēle anya onye di iche?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ha ka ha jụọ ya ajụjụ sị, “Ọ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ọbịbịa ya, ka ọ bụ onye ọzọ?”