Matthew 11:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gwara ndị ahụ Jọn zitere okwu sị, “Laghachikwanụ azụ gwa Jọn ihe banyere ọrụ ebube unu hụrụ m na-arụ.
Igbo 2006
Jisus we za, si ha, Ganu, kọrọ Jọn ihe nile unu nānu na nke unu nāhu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha sị, “Laghachinụ azụ gwa Jọn banyere ihe unu nụrụ na ihe anya unu hụrụ.