Matthew 12:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge ahụ gafesịrị, ọ dịghị anya Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya iri na abụọ sitere nꞌubi a kụrụ ọka na-agafe nꞌụbọchị izuike. Ebe ọ bụ na agụụ na-agụ ndị na-eso ụzọ ya, ha ghọọrọ ụfọdụ ọka taa.
Igbo 2006
N'oge ahu Jisus gara n'etiti ubi ọka n'ubọchi-izu-ike; ma agu nāgu ndi nēso uzọ-Ya, ha we malite ighọ oko ọka, na ita ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Jisọs sitere nʼubi a kụrụ ọka na-agafe nʼụbọchị izuike. Ma ebe agụụ na-agụ ndị na-eso ụzọ ya, ha malitere ịghọ ogbe ọka, na ịta mkpụrụ ya.