Matthew 12:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara ha sị, “Ọ bụrụ na otu onye nꞌime unu enwee otu atụrụ danyere nꞌime olulu nꞌụbọchị izuike gịnị ka ọ ga-eme? Ọ̀ ga-ahapụ ya nꞌebe ahụ? Ọ gaghị agbalị wepụta ya?
Igbo 2006
ma Ọ siri ha, Òle madu gādi n'etiti unu, nke gēnwe otù aturu, ma ọ buru na aturu ahu adabà nime olùlù n'ubọchi-izu-ike, ọ̀ gaghi-ejide ya, dọgoputa ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zara ha sị, “Ọ bụrụ na otu onye nʼime unu nwere otu atụrụ danyere nʼime olulu nʼụbọchị izuike gịnị ka ọ ga-eme? Ọ ga-ahapụ ya nʼebe ahụ? Ọ gaghị ejide ya dọpụta ya?