Matthew 12:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ kpọrọ nwoke ahụ aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ sị ya, “Setipụ aka gị!” Nwoke ahụ setipụrụ aka ya. Aka ahụ dịkwara ya mma dị ka aka nke ọzọ.
Igbo 2006
Mb͕e ahu Ọ si nwoke ahu, Setipu aka-gi. O we setipu ya; ewe me ka aka-ya di nma, dika nke-ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ sịrị nwoke ahụ, “Setịpụ aka gị.” Nwoke ahụ setịpụrụ aka ya. Aka ahụ dịkwara ya mma dị ka aka nke ọzọ.