Matthew 12:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị Farisii sitere nꞌebe ahụ pụọ, kpọọ nzukọ ịgba izu otu ha ga-esi jide Jisọs gbuo ya.
Igbo 2006
Ndi-Farisi we pua, b͕a izù imegide Ya, ka ha gēsi la Ya n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a ndị Farisii sitere nʼebe ahụ pụọ, ga gbaa izu otu ha ga-esi gbuo ya.