Matthew 12:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a mere ka amụma ahụ Aịzaya buru banyere ya mezuo. Nꞌihi na Aịzaya buru amụma sị,
Igbo 2006
ka okwu ekwuru site n'ọnu Aisaia onye-amuma we mezu, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ ka emezuo okwu ahụ Aịzaya onye amụma kwuru,