Matthew 12:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwa site nꞌịkpọ aha ya ka mba nile dị nꞌụwa ga-enwe olileanya.”
Igbo 2006
Ọ bu kwa n'aha-Ya ka mba nile gātukwasi obi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa nʼaha ya ka mba niile dị nʼụwa ga-atụkwasị olileanya ha.”