Matthew 12:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọrụ a Jisọs rụrụ juru igwe mmadụ nọ nꞌebe ahụ anya. Nꞌihi ya, ha kwuru sị, “Ọ̀ ga-abụ na nwoke a bụ Onye nzọpụta ahụ, Nwa Devidi?”
Igbo 2006
Ibobo we nwua ìgwè madu ahu nile n'aru, ha we si, Nwoke a, Ọ̀ gābu nwa Devid?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe a juru igwe mmadụ nọ nʼebe ahụ anya. Nʼihi ya, ha kwuru sị, “Nwoke a, ọ ga-abụ Nwa Devid?”