Matthew 12:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ha, “Ọ bụ nanị ajọ mba nke na-enweghị okwukwe ga-achọkwa ka e gosi ha ihe ịrịba ama ọzọ. Ma ọ dịkwaghị ihe ịrịba ama ọzọ a ga-egosi unu karịa ihe ịrịba ama Jona onye amụma.
Igbo 2006
Ma Ọ zara, si ha, Ajọ ọb͕ọ nke nākwa kwa iko nāchọ ihe-iriba-ama; agaghi-enye kwa ya ihe-iriba-ama ma-ọbughi ihe-iriba-ama nke Jona onye-amuma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zara sị ha, “Ọ bụ naanị ajọ ọgbọ nke na-enweghị okwukwe ga-achọkwa ka e gosi ha ihe ịrịbama. Ma ọ dịkwaghị ihe ịrịbama ọzọ a ga-egosi unu karịa ihe ịrịbama Jona onye amụma.