Matthew 12:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs nọ na-agwa igwe mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya bịara guzo nꞌezi na-eche ka ha gwa ya okwu.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ nọ nāgwa ìgwè madu nile okwu, le, nne-Ya na umu-nne-Ya guzoro n'èzí, nāchọ igwa Ya okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nọ na-agwa igwe mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya bịara guzoro nʼezi na-eche ka ha gwa ya okwu.