Matthew 12:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu onye nꞌime igwe mmadụ ahụ gwara Jisọs okwu sị ya, “Lee nne gị na ụmụnne gị na-achọ ịhụ gị nꞌezi. Ha chọrọ ịgwa gị okwu.”
Igbo 2006
Otù onye we si Ya, Le, nne-Gi na umu-nne-Gi nēguzo n'èzí, nāchọ igwa Gi okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nʼime igwe mmadụ ahụ gwara ya okwu sị, “Lee, nne gị na ụmụnne gị ndị nwoke na-achọ ịhụ gị nʼezi. Ha chọrọ ịgwa gị okwu.”