Matthew 12:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ tụrụ ndị na-eso ụzọ ya aka sị, “Lee, ndị a bụ nne m na ụmụnne m.
Igbo 2006
O we setipu aka-Ya n'ebe ndi nēso uzọ-Ya nọ, si, Le, nnem na umu-nnem!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ tụrụ ndị na-eso ụzọ ya aka, sị, “Lee, ndị a bụ nne m na ụmụnne m ndị nwoke.