Matthew 12:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọzọ, ọ bụ na unu agụtabeghị ebe e dere ya nꞌime akwụkwọ iwu Mosisi na ndị nchụaja na-emebi iwu site nꞌịrụ ọrụ nꞌụbọchị izuike? Ma ọ dịghị onye na-agụ ha dị ka ndị na-emebi iwu.
Igbo 2006
Ma-ọbu ùnu agughi n'iwu, na ndi-nchu-àjà nēmeru ubọchi-izu-ike n'ulo uku Chineke n'ubọchi-izu-ike, ma adighi-ata ha uta?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ọ bụ na unu agụtabeghị ebe e dere ya nʼime akwụkwọ iwu Mosis na ndị nchụaja na-emerụ ụbọchị izuike nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ma ọ dịghị onye na-ata ha ụta?