Matthew 12:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọ nsọ ukwu Chineke nọ nꞌebe a.
Igbo 2006
Ma asim unu, na Onye di uku kari ulo Chineke nọ n'ebe a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọnsọ ukwu nọ nʼebe a.