Matthew 12:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sitere nꞌebe ahụ pụọ banye nꞌụlọ ekpere ndị Juu.
Igbo 2006
O we si n'ebe ahu pua, ba n'ulo-nzukọ-ha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O sitere nʼebe ahụ pụọ banye nʼụlọ nzukọ ha.