Matthew 13:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Nanị unu ka ọ dịrị ịghọta ihe omimi nke alaeze Chineke. Emeghị ka ndị ọzọ ghọta ya.
Igbo 2006
O we za, si ha, Ọ bu unu ka enyeworo imara ihe-omimi ala-eze elu-igwe, ma enyeghi ndi ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zaghachiri, “Nʼihi na ọ bụ unu ka e nyere ịmata ihe omimi niile nke alaeze eluigwe. Emeghị ka ndị ọzọ ghọta ya.