Matthew 13:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Nꞌihi na onye ahụ nwere ihe ka a ga-enyekwa ọzọ, ka o nweta hie nne. Ma onye na-enweghị ihe ọ bụla ka a ga-anapụ ọ bụladị ihe o nwere.
Igbo 2006
N'ihi na onye ọ bula nke nwere, onye ahu ka agēnye, ọ gēnwebiga kwa ókè: ma onye ọ bula nke nēnweghi, ọbuná ihe o nwere ka agānapu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ nwere ihe ka a ga-enyekwa ọzọ, ka o nwee karịa. Ma onye na-enweghị ihe ọbụla ka a ga-anapụ ọ bụladị ihe o nwere.