Matthew 13:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụkwa imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị, ‘Ha ga-anụ, nụkwa, ma ha agaghị aghọta. Ha ga-ele anya leekwa anya, ma ha agaghị ahụ ihe ọ bụla.
Igbo 2006
Ma anēmezuru ha amuma nke Aisaia, nke si, N'ọnunu unu gānu, ma unu agaghi-anuta ma-ọli; N'ọhuhu unu gāhu kwa, ma unu agaghi-ahuta ma-ọli:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụkwa imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị, “ ‘Unu ga na-anụ, nụkwa, ma unu agaghị aghọta ihe ọbụla. Unu ga na-ele anya, hụkwa, ma unu agaghị ahụ ihe ọbụla.