Matthew 13:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ugbu a geenụ ntị mgbe m na-akọwara unu ihe banyere ilu onye ọrụ ubi ahụ nke gara ghaa mkpụrụ nꞌubi ya.
Igbo 2006
Ya mere, unu onwe-unu nu ilu nke ọgha-nkpuru ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ugbu nụrụnụ nkọwa ilu ọgha mkpụrụ ahụ.