Matthew 13:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Igwe mmadụ dị ukwuu bịakwutere ya, nke mere ka ọ baa nꞌime ụgbọ mmiri. Nꞌime ya ka ọ nọ na-ezi ndị mmadụ nọ nꞌọnụ mmiri ahụ na-ege ya ntị, ihe.
Igbo 2006
Oké ìgwè madu we zukọ n'ebe Ọ nọ, ya mere Ọ batara n'ub͕ọ, nọdu ala; ìgwè madu ahu nile guzo-kwa-ra n'ótú.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ dị ukwuu bịakwutere ya, nke mere ka ọ baa nʼime ụgbọ mmiri. Nʼime ya ka ọ nọ na-ezi ndị mmadụ nọ nʼọnụ mmiri ahụ na-ege ya ntị ihe.