Matthew 13:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌotu abalị, mgbe onye ọrụ ubi ahụ nọ nꞌụra, onye iro ya gara nꞌubi ahụ kụọ mkpụrụ na-epu ahịhịa nꞌetiti ezi mkpụrụ ọka ahụ ọ kụrụ.
Igbo 2006
ma mb͕e madu nāraru ura, onye-iro-ya biara we gha kwa ata n'etiti ọka, we la.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼotu abalị, mgbe onye ọbụla nọ nʼụra, onye iro gara nʼubi ahụ kụọ mkpụrụ na-epu ahịhịa nʼetiti ezi mkpụrụ ọka wiiti ahụ ọ kụrụ ma laa.