Matthew 13:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ma onye ọrụ ubi ahụ sịrị ha, ‘Ọ dịghị! nꞌihi na mgbe unu na-achọ ifopụ ahịhịa ndị ahụ, unu nwere ike site nꞌamaghị ama fopụ ezi mkpụrụ.
Igbo 2006
Ma ọ si, É-è; ka unu we ghara iropu ha na ọka ma eleghi anya, mb͕e unu nāchikọputa ata.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma onye ọrụ ubi ahụ sịrị ha, ‘Ọ dịghị, nʼihi na mgbe unu na-achọ ihopu ahịhịa ndị ahụ, unu nwere ike site na-amaghị ama hopu ezi mkpụrụ ọka wiiti.