Matthew 13:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O ji ilu gwa ha ọtụtụ ihe. Ọ gwara ha sị, “O nwere otu onye ọrụ ubi gara ịgha mkpụrụ nꞌubi ya.
Igbo 2006
O we gwa ha ọtutu okwu n'ilu di iche iche, si, Le, ọgha-nkpuru puru ka ọ gha nkpuru;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ji ilu gwa ha ọtụtụ ihe. Ọ gwara ha sị, “O nwere otu onye ọrụ ubi gara ịkụ mkpụrụ nʼubi ya.