Matthew 13:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ọzọ, alaeze eluigwe yiri nkume dị oke ọnụ ahịa nke onye na-azụ ahịa chọtara.
Igbo 2006
Ọzọ kwa, ala-eze elu-igwe yiri onye-ahia nāchọ pearl ọma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọzọ, alaeze eluigwe yiri nkume dị oke ọnụahịa nke onye na-azụ ahịa chọtara.