Matthew 13:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ụgbụ a juru, onye ọkụ azụ ahụ na-adọpụta ya, nọdụ ala họpụtasịa ndị a na-eri eri ma na-etufụ ndị a na-adịghị eri eri.
Igbo 2006
nke, mb͕e o juru, ha dọgotara ya n'ótú; ha we nọdu, chikọta azù di nma tiye nime ihe, ma ha tufuru nke nādighi nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụgbụ a juru, ndị ọkụ azụ ahụ na-adọpụta ya. Nọdụ ala họpụtasịa ndị dị mma tinye ha nʼime nkata, ma tufuo ndị na-adịghị mma.