Matthew 13:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ụfọdụ nꞌime ha dara nꞌala dị nkume nkume. Ọ dịghị anya ha pupụtara, too, nꞌihi na aja dị nꞌebe ahụ emighị emi.
Igbo 2006
nkpuru ọzọ we da n'ebe nkume, ebe ha nēnweghi ájá ri nne: ngwa ngwa ha we púlite, n'ihi na ha enweghi ájá di omimi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụfọdụ nʼime ha dara nʼala dị nkume nkume. Ọ dịghị anya ha puputara, too, nʼihi na aja dị nʼebe ahụ emighị emi.