Matthew 13:53 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs kwusịrị okwu ndị a, ọ laghachiri nꞌobodo Nazaret, gaa izi ndị mmadụ ihe nꞌime ụlọ ekpere. Amamihe ya na ọrụ ebube ọ rụrụ juru onye ọ bụla anya. Ha jụrịtara onwe ha ajụjụ na-asị, “Ebee ka o si nweta amamihe a? Ebee ka o si nweta ike ịrụ ọrụ ebube ndị a nile?
Igbo 2006
O rue, mb͕e Jisus tubìri ilu ndia, O si n'ebe ahu zọlie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs tụsịrị ilu ndị a, o si ebe ahụ pụọ.