Matthew 13:55 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nwoke a ọ̀ bụghị nwa Josef, onye ọkwa nka? Ọ̀ bụghị Meri bụ nne ya? Jemes, na Josef, na Saịmọn, na Judas, ha abụghị ụmụnne ya?
Igbo 2006
Nwoke a, Ọ̀ bughi Nwa onye-ọ̀kà-ayi? àdighi-akpọ nne-Ya Meri? nà umu-nne-Ya ndikom, Jemes, na Josef, na Saimon, na Judas?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke a, ọ bụghị nwa onye kapinta? Ọ bụ na-adịghị akpọ nne ya Meri? Jemis, Josef, Saimọn na Judas, ha abụghị ụmụnne ya ndị ikom?