Matthew 13:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye nwere ntị ya nụrụ.”
Igbo 2006
Onye nwere nti, ya nu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.”