Matthew 14:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị na-eso ụzọ Jọn omee baptizim nụrụ otu o si nwụọ, ha bịara buru ozu ya gaa lie ya. Emesịa, ha gara gwa Jisọs ihe nile dị ka o si mee.
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-ya we bia, būru ozu-ya, lì kwa ya; ha we je kọrọ Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya bịara buru ozu ya gaa lie. Ha gara kọọrọ Jisọs ihe mere.