Matthew 14:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Ọ bụ nanị ogbe beredi ise na azụ abụọ ka anyị nwere.”
Igbo 2006
Ha we si Ya, Ayi enweghi n'ebe a ma-ọbughi ob͕e achicha ise na azù abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zara ya sị, “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ abụọ ka anyị nwere.”