Matthew 14:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye ọ bụla rijuru afọ. Emesịa, ndị na-eso ụzọ Jisọs tụtụkọtara iberibe beredi dara nꞌala tụtụjuo ha nkata iri na abụọ.
Igbo 2006
Ha nile we rie, afọ ju-kwa-ra ha: ha we tutukọ nke fọduru nime iberibe ahu, nkata iri na abua juru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla riri rijuo afọ. Emesịa, ndị na-eso ụzọ Jisọs tụtụkọtara iberibe achịcha dara nʼala tụtụjuo ha nkata iri na abụọ.