Matthew 14:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ihe dị ka site nꞌelekere atọ ruo elekere isii nke ụtụtụ, Jisọs bịakwutere ha, ma ọ bụkwa nꞌelu osimiri ahụ ka ọ na-aga ije.
Igbo 2006
Ma na nche nke-anọ n'abali Ọ biakutere ha, nēje ije n'elu oké osimiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ihe dị ka site nʼelekere atọ ruo elekere isii nke ụtụtụ, Jisọs bịakwutere ha, na-aga ije nʼelu osimiri.