Matthew 14:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha hụrụ na ọ bụ Jisọs nꞌezie, Pita pụtaziri gwa Jisọs okwu sị ya, “Onyenwe anyị, ebe ọ bụ gị nꞌezie, biko, nyenụ iwu nke ga-eme ka m bịakwute gị.”
Igbo 2006
Pita we za Ya, si, Onye-nwe-ayi, ọ buru na ọ bu Gi onwe-gi, sim biakute Gi n'elu miri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita zara ya, “Onyenwe anyị, ọ bụrụ na ọ bụ gị, sị m bịakwute gị nʼelu mmiri.”