Matthew 14:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe Pita hụrụ oke ebili mmiri ahụ ka ọ na-amagharị, ụjọ tụrụ ya. O bidokwara imikpu nꞌime mmiri ahụ. Nꞌihi nke a o tiri mkpu sị, “Onyenwe m! Zọpụta m!”
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ huru ifufe, ọ tua egwu; ebe ọ malitere imìkpu, o ti kwa nkpu, si, Onye-nwe-ayi, zọputam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ọ hụrụ oke ebili mmiri ahụ ka ọ na-amagharị; egwu tụrụ ya. Ma mgbe ọ malitere imikpu nʼime mmiri ahụ, o tiri mkpu sị, “Onyenwe m! Zọpụta m!”