Matthew 14:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha gafere osimiri ahụ jeruo Genesaret.
Igbo 2006
Mb͕e ha gabigasiri, ha bia rue ala, rue Genesaret.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gafere nʼofe nke ọzọ, ha bịarutere nʼala Genesaret.